Aịzaya 48:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ha na-asị na ha si n’obodo nsọ.+ Ha na-achọkwa ka Chineke Izrel,Onye aha ya bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, nyere ha aka.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 48:2 Amụma Aịsaịa II, p. 121
2 Ha na-asị na ha si n’obodo nsọ.+ Ha na-achọkwa ka Chineke Izrel,Onye aha ya bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, nyere ha aka.+