Zekaraya 14:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova ga-abụkwa eze na-achị ụwa dum.+ N’ụbọchị ahụ, Jehova ga-abụ otu,+ otu aha ka ọ ga-enwekwa.+ Ndị Rom 3:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ka ọ̀ bụ Chineke nke naanị ndị Juu?+ Ọ́ bụghịkwa nke ndị mba ọzọ?+ Ee, ọ bụkwa nke ndị mba ọzọ,+