Diuterọnọmi 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Nụrụ, Izrel: Jehova bụ́ Chineke anyị bụ otu Jehova.+ Malakaị 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ọ́ bụghị otu nna ka anyị niile nwere?+ Ọ́ bụghị otu Chineke kere anyị?+ Gịnị mere anyị ji aghọ ibe anyị aghụghọ,+ na-emerụ ọgbụgba ndụ ndị nna nna anyị?+ Ndị Galeshia 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma e nweghị onye ogbugbo mgbe ọ bụ naanị otu onye ka o metụtara, ma Chineke bụ naanị otu.+
10 “Ọ́ bụghị otu nna ka anyị niile nwere?+ Ọ́ bụghị otu Chineke kere anyị?+ Gịnị mere anyị ji aghọ ibe anyị aghụghọ,+ na-emerụ ọgbụgba ndụ ndị nna nna anyị?+