Aịzaya 42:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Abụ m Jehova. Ọ bụ ya bụ aha m;+ agaghị m enye onye ọzọ nsọpụrụ m,+ agaghịkwa m enye ihe oyiyi a pịrị apị+ otuto m.+ Aịzaya 44:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Nke a bụ ihe Jehova, bụ́ Eze Izrel,+ Onye Mgbapụta ya,+ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, ‘Abụ m onye mbụ, abụkwa m onye ikpeazụ,+ ọ dịghị Chineke ọzọ dịnụ ma e wezụga m.+
8 “Abụ m Jehova. Ọ bụ ya bụ aha m;+ agaghị m enye onye ọzọ nsọpụrụ m,+ agaghịkwa m enye ihe oyiyi a pịrị apị+ otuto m.+
6 “Nke a bụ ihe Jehova, bụ́ Eze Izrel,+ Onye Mgbapụta ya,+ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, ‘Abụ m onye mbụ, abụkwa m onye ikpeazụ,+ ọ dịghị Chineke ọzọ dịnụ ma e wezụga m.+