Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 3:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 “Lọghachinụ, unu ụmụ na-enupụ isi,”+ ka Jehova kwuru. “N’ihi na mụ onwe m bụ di nwe unu;+ m ga-akpọrọ unu, otu onye n’otu obodo, kpọrọkwa mmadụ abụọ n’otu ezinụlọ, wee kpọta unu na Zayọn.+

  • Ezikiel 16:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 “‘M wee na-agafe n’ebe ị nọ wee hụ gị, ma, lee! ị nọ n’oge igosi ịhụnanya.+ M wee jiri uwe mwụda m kpuchie gị,+ kpuchie ọtọ gị, m ṅụkwaara gị iyi,+ mụ na gị wee gbaa ndụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘i wee bụrụ nke m.+

  • Hosia 2:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ,’ ka Jehova kwuru, ‘na ị ga-akpọ m Di m, ị gakwaghị akpọ m Onyenwe m.’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya