Aịzaya 54:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 “N’ihi na Onye Ukwu nke kere gị+ dị ka di* gị.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya. Onye Nsọ Izrel bụ Onye Mgbapụta gị.+ A ga-akpọ ya Chineke ụwa niile.+
5 “N’ihi na Onye Ukwu nke kere gị+ dị ka di* gị.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya. Onye Nsọ Izrel bụ Onye Mgbapụta gị.+ A ga-akpọ ya Chineke ụwa niile.+