Zekaraya 14:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jehova ga-abụkwa Eze ụwa niile.+ N’ụbọchị ahụ, Jehova ga-abụ otu,+ ọ ga-enwekwa otu aha.+ Ndị Rom 3:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ka Chineke ọ̀ bụ naanị Chineke ndị Juu?+ Ọ́ bụghịkwa Chineke ndị mba ọzọ?+ N’eziokwu, ọ bụkwa Chineke ndị mba ọzọ.+
29 Ka Chineke ọ̀ bụ naanị Chineke ndị Juu?+ Ọ́ bụghịkwa Chineke ndị mba ọzọ?+ N’eziokwu, ọ bụkwa Chineke ndị mba ọzọ.+