Aịzaya 54:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 “N’ihi na Onye Ukwu nke kere gị+ dị ka di* gị.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya. Onye Nsọ Izrel bụ Onye Mgbapụta gị.+ A ga-akpọ ya Chineke ụwa niile.+ Ndị Rom 10:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi na e nweghị ihe dị iche n’onye Juu na onye Grik.+ Ọ bụ otu onye bụ Onyenwe mmadụ niile, onye na-enye ndị niile na-akpọku ya ihe n’ụba. Ndị Galeshia 3:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 E mere ihe a ka ngọzi e kwere Ebreham ná nkwa wee si n’aka Jizọs Kraịst ruo ndị mba ọzọ aka,+ ka okwukwe anyị nwere wee mee ka anyị nweta mmụọ nsọ+ e kwere ná nkwa.
5 “N’ihi na Onye Ukwu nke kere gị+ dị ka di* gị.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya. Onye Nsọ Izrel bụ Onye Mgbapụta gị.+ A ga-akpọ ya Chineke ụwa niile.+
12 N’ihi na e nweghị ihe dị iche n’onye Juu na onye Grik.+ Ọ bụ otu onye bụ Onyenwe mmadụ niile, onye na-enye ndị niile na-akpọku ya ihe n’ụba.
14 E mere ihe a ka ngọzi e kwere Ebreham ná nkwa wee si n’aka Jizọs Kraịst ruo ndị mba ọzọ aka,+ ka okwukwe anyị nwere wee mee ka anyị nweta mmụọ nsọ+ e kwere ná nkwa.