1 Timoti 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ka ndị niile bụ́ ohu, bụ́ ndị nọ n’okpuru yok, na-agụ ndị nwe ha ná ndị ha kwesịrị ka e nye ha nsọpụrụ zuru ezu,+ ka a ghara ikwu okwu ọjọọ mgbe ọ bụla banyere aha Chineke na ozizi ahụ.+ Taịtọs 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ka ndị ohu+ doo onwe ha n’okpuru ndị nwe ha n’ihe niile,+ ka ha na-emekwa ihe dị ha ezi mma, ghara ịdị na-asa ha okwu,+
6 Ka ndị niile bụ́ ohu, bụ́ ndị nọ n’okpuru yok, na-agụ ndị nwe ha ná ndị ha kwesịrị ka e nye ha nsọpụrụ zuru ezu,+ ka a ghara ikwu okwu ọjọọ mgbe ọ bụla banyere aha Chineke na ozizi ahụ.+
9 Ka ndị ohu+ doo onwe ha n’okpuru ndị nwe ha n’ihe niile,+ ka ha na-emekwa ihe dị ha ezi mma, ghara ịdị na-asa ha okwu,+