Ndị Rom 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na “a na-ekwulu aha Chineke n’etiti ndị mba ọzọ n’ihi unu”;+ dị nnọọ ka e dere ya. Taịtọs 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ka ha nwee uche zuru okè, bụrụ ndị dị ọcha,+ ndị na-arụ ọrụ n’ụlọ, ndị ezi mmadụ, ndị na-edo onwe ha n’okpuru+ di ha, ka e wee ghara ịkatọ okwu Chineke.+ 1 Pita 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi Onyenwe anyị, doonụ onwe unu n’okpuru+ ihe niile mmadụ guzobere:+ ma ọ̀ bụ eze,+ dị ka onye dị elu,
5 ka ha nwee uche zuru okè, bụrụ ndị dị ọcha,+ ndị na-arụ ọrụ n’ụlọ, ndị ezi mmadụ, ndị na-edo onwe ha n’okpuru+ di ha, ka e wee ghara ịkatọ okwu Chineke.+
13 N’ihi Onyenwe anyị, doonụ onwe unu n’okpuru+ ihe niile mmadụ guzobere:+ ma ọ̀ bụ eze,+ dị ka onye dị elu,