6Ka ndị niile bụ́ ohu, bụ́ ndị nọ n’okpuru yok, na-agụ ndị nwe ha ná ndị ha kwesịrị ka e nye ha nsọpụrụ zuru ezu,+ ka a ghara ikwu okwu ọjọọ mgbe ọ bụla banyere aha Chineke na ozizi ahụ.+
15 Gbalịsie ike ka i chee onwe gị n’ihu Chineke dị ka onye ihe ya dị ya mma,+ onye ọrụ+ nke na-enweghị ihe ọ ga-emere ihere,+ onye na-ejizi okwu nke eziokwu ahụ ejizi.+