Jenesis 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ sịrị nwaanyị ahụ: “M ga-eme ka ihe mgbu nke afọ ime gị+ mụbaa nke ukwuu; ime ga-eme gị mgbe ị ga-amụ ụmụ,+ ị ga na-enwe agụụ maka di gị, ọ ga-achịkwa gị.”+ 1 Ndị Kọrịnt 14:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 ka ụmụ nwaanyị na-agbachi nkịtị+ n’ọgbakọ, n’ihi na e nyeghị ha ike ikwu okwu, kama ka ha nọrọ n’okpuru ndị ikom,+ ọbụna dị ka Iwu+ ahụ si kwuo.
16 Ọ sịrị nwaanyị ahụ: “M ga-eme ka ihe mgbu nke afọ ime gị+ mụbaa nke ukwuu; ime ga-eme gị mgbe ị ga-amụ ụmụ,+ ị ga na-enwe agụụ maka di gị, ọ ga-achịkwa gị.”+
34 ka ụmụ nwaanyị na-agbachi nkịtị+ n’ọgbakọ, n’ihi na e nyeghị ha ike ikwu okwu, kama ka ha nọrọ n’okpuru ndị ikom,+ ọbụna dị ka Iwu+ ahụ si kwuo.