Ọpụpụ 20:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Sọpụrụ nna gị na nne gị+ ka ụbọchị gị wee dị ogologo n’ala Jehova bụ́ Chineke gị ga-enye gị.+ Matiu 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Dị ka ihe atụ, Chineke sịrị, ‘Sọpụrụ nna gị na nne gị’;+ ọ sịkwara, ‘Ka e gbuo onye kwujọrọ nna ya ma ọ bụ nne ya.’+ Mak 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ị maaranụ ihe ndị e nyere n’iwu, ‘Egbula ọchụ,+ Akwala iko,+ Ezula ohi,+ Agbala akaebe ụgha,+ Erigbula mmadụ,+ Sọpụrụ nna gị na nne gị.’”+ Ndị Efesọs 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Sọpụrụ nna gị na nne gị”;+ nke bụ́ ihe mbụ e nyere n’iwu nke nwere nkwa:+
4 Dị ka ihe atụ, Chineke sịrị, ‘Sọpụrụ nna gị na nne gị’;+ ọ sịkwara, ‘Ka e gbuo onye kwujọrọ nna ya ma ọ bụ nne ya.’+
19 Ị maaranụ ihe ndị e nyere n’iwu, ‘Egbula ọchụ,+ Akwala iko,+ Ezula ohi,+ Agbala akaebe ụgha,+ Erigbula mmadụ,+ Sọpụrụ nna gị na nne gị.’”+