Ọpụpụ 20:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Egbula ọchụ.+ Diuterọnọmi 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘Egbula ọchụ.+ Matiu 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Unu nụrụ na a gwara ndị oge ochie, sị, ‘Egbula ọchụ;+ ma onye ọ bụla nke gburu ọchụ+ ga-aza ajụjụ n’ụlọikpe.’+ 1 Jọn 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye ọ bụla nke kpọrọ+ nwanna ya asị bụ ogbu mmadụ,+ unu makwaara na ọ dịghị ogbu mmadụ+ nke nwere ndụ ebighị ebi n’ime ya.+
21 “Unu nụrụ na a gwara ndị oge ochie, sị, ‘Egbula ọchụ;+ ma onye ọ bụla nke gburu ọchụ+ ga-aza ajụjụ n’ụlọikpe.’+
15 Onye ọ bụla nke kpọrọ+ nwanna ya asị bụ ogbu mmadụ,+ unu makwaara na ọ dịghị ogbu mmadụ+ nke nwere ndụ ebighị ebi n’ime ya.+