21 ma ọ bụ, ọ bụrụ na o ji aka kụgbuo ya n’ihi na o buuru ya iro n’obi, a ghaghị igbu onye ahụ kụgburu ya. O gburu ọchụ. Onye ọbọ ọbara ga-egbu onye ahụ gburu ọchụ mgbe ọ bụla o nwetara ya.+
9 N’ihi na ihe ndị e dere n’Iwu ahụ, bụ́ “Akwala iko,+ Egbula ọchụ,+ Ezula ohi,+ Enwela anyaukwu,”+ na ihe ọ bụla ọzọ e nyere n’iwu, ka a chịkọtara n’okwu a, ya bụ, “Hụ onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị.”+