Ilu 14:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E nwere ụzọ nke ziri ezi n’anya mmadụ,+ ma ụzọ ọnwụ ka nsọtụ ya ga-emecha bụrụ.+ Aịzaya 44:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ na-aracha ntụ.+ Obi ya nke a ghọgburu aghọgbu eduhiewo ya.+ Ọ naghịkwa anapụta mkpụrụ obi ya, ọ dịghịkwa asị: “Ọ́ bụghị ihe ụgha ka m ji n’aka nri m?”+ Matiu 15:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụ n’efu ka ha na-efe m ofufe, n’ihi na ozizi ha na-ezi bụ ihe mmadụ nyere n’iwu.’”+
20 Ọ na-aracha ntụ.+ Obi ya nke a ghọgburu aghọgbu eduhiewo ya.+ Ọ naghịkwa anapụta mkpụrụ obi ya, ọ dịghịkwa asị: “Ọ́ bụghị ihe ụgha ka m ji n’aka nri m?”+