Ndị Rom 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otú ọ dị, ọ bụghị dị ka à ga-asị na okwu Chineke emezughị.+ N’ihi na ọ bụghị ndị niile si n’Izrel pụta bụ “Izrel” n’ezie.+
6 Otú ọ dị, ọ bụghị dị ka à ga-asị na okwu Chineke emezughị.+ N’ihi na ọ bụghị ndị niile si n’Izrel pụta bụ “Izrel” n’ezie.+