Ilu 14:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Si n’ihu onye nzuzu pụọ,+ n’ihi na ị gaghị ahụ egbugbere ọnụ ihe ọmụma.+ Ilu 26:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Azala onye ọ bụla dị nzuzu dị ka nzuzu ya si dị, ka gị na ya ghara ịbụ otu ihe ahụ.+