1 Pita 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 unu ejila ihe ọjọọ akwụ ụgwọ ihe ọjọọ,+ unu ejila nkwujọ akwụ ụgwọ nkwujọ,+ kama nke ahụ, na-agọzinụ+ ndị mmadụ, n’ihi na a kpọrọ unu ka unu soro ụzọ a, ka unu wee keta ngọzi.
9 unu ejila ihe ọjọọ akwụ ụgwọ ihe ọjọọ,+ unu ejila nkwujọ akwụ ụgwọ nkwujọ,+ kama nke ahụ, na-agọzinụ+ ndị mmadụ, n’ihi na a kpọrọ unu ka unu soro ụzọ a, ka unu wee keta ngọzi.