1 Pita 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Unu ejila ihe ọjọọ akwụ ụgwọ ihe ọjọọ,+ unu ejikwala mkparị akwụ ụgwọ mkparị.+ Kama, na-agọzinụ ndị mmadụ,+ n’ihi na Chineke họọrọ unu ka unu na-agọzi ndị ọzọ, ka yanwa wee gọzie unu.
9 Unu ejila ihe ọjọọ akwụ ụgwọ ihe ọjọọ,+ unu ejikwala mkparị akwụ ụgwọ mkparị.+ Kama, na-agọzinụ ndị mmadụ,+ n’ihi na Chineke họọrọ unu ka unu na-agọzi ndị ọzọ, ka yanwa wee gọzie unu.