Ndị Rom 12:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Unu ejila ihe ọjọọ akwụ onye ọ bụla ụgwọ ihe ọjọọ.+ Na-emenụ ihe mmadụ niile ga-ewere na ọ dị mma. 1 Ndị Tesalonaịka 5:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Hụnụ na e nweghị onye ji ihe ọjọọ akwụ onye ọ bụla ụgwọ ihe ọjọọ,+ kama na-emerenụ ibe unu na ndị ọzọ niile ihe ọma mgbe niile.+
17 Unu ejila ihe ọjọọ akwụ onye ọ bụla ụgwọ ihe ọjọọ.+ Na-emenụ ihe mmadụ niile ga-ewere na ọ dị mma.
15 Hụnụ na e nweghị onye ji ihe ọjọọ akwụ onye ọ bụla ụgwọ ihe ọjọọ,+ kama na-emerenụ ibe unu na ndị ọzọ niile ihe ọma mgbe niile.+