Matiu 5:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Ma, ana m asị unu: Emegwarala ajọ mmadụ ihe o mere gị, kama onye ọ bụla nke mara gị ụra na ntì aka nri, tụgharịkwaara ya nke ọzọ.+
39 Ma, ana m asị unu: Emegwarala ajọ mmadụ ihe o mere gị, kama onye ọ bụla nke mara gị ụra na ntì aka nri, tụgharịkwaara ya nke ọzọ.+