18 O wee sị ya: “Mụ onwe m bụkwa onye amụma dị ka gị, otu mmụọ ozi+ gwakwara m okwu dị ka Jehova gwara ya, sị, ‘Mee ka o soro gị lọghachi n’ụlọ gị ka o wee rie nri ma ṅụọ mmiri.’” (Ọ ghọgburu ya.)+
17 Ugboro ugboro ka ha na-asị ndị na-adịghị asọpụrụ m, ‘Jehova sịrị: “Udo ga-adịrị unu.”’+ Ha na-agwakwa onye ọ bụla nke na-eje ije dị ka isi ike nke dị n’obi ya si dị,+ sị, ‘Ọ dịghị ọdachi ga-adakwasị unu.’+