Jeremaya 28:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “‘M ga-akpọlata Jekonaya+ nwa Jehoyakim+ bụ́ eze Juda na ndị niile e si na Juda dọrọ n’agha laa Babịlọn,’+ ka Jehova kwuru, ‘n’ihi na m ga-agbaji yok+ eze Babịlọn.’”
4 “‘M ga-akpọlata Jekonaya+ nwa Jehoyakim+ bụ́ eze Juda na ndị niile e si na Juda dọrọ n’agha laa Babịlọn,’+ ka Jehova kwuru, ‘n’ihi na m ga-agbaji yok+ eze Babịlọn.’”