2 ka unu ghara ikwe ka e mee ka unu maa jijiji ọsọ ọsọ wee bụrụ ndị na-enweghị uche ma ọ bụ bụrụ ndị a kpaliri site n’okwu nke si n’aka mmụọ+ ma ọ bụ site n’ozi ọnụ+ ma ọ bụ site n’akwụkwọ ozi+ nke yiri ka ò si n’aka anyị, ime ka unu chee na ụbọchị+ Jehova abịawo.
2Ma, e nwekwara ndị amụma ụgha n’etiti ndị Izrel, dị ka a ga-enwekwa ndị ozizi ụgha n’etiti unu.+ Ha ga-eji nwayọọ webata òtù dị iche iche na-ebibi ihe, ha ga-agọnahụkwa ọbụna onye nwe ha nke zụtara ha,+ wetara onwe ha mbibi ngwa ngwa.