Abụ Ọma 94:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ghọtanụ, unu ndị na-adịghị eche echiche;+Unu ndị nzuzu kwa, olee mgbe unu ga-enwe nghọta?+ Ilu 29:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye maara ihe na onye nzuzu abawo n’ikpe—onye nzuzu ewewo oké iwe, chịakwa ọchị, izu ike adịghịrị onye maara ihe.+
9 Onye maara ihe na onye nzuzu abawo n’ikpe—onye nzuzu ewewo oké iwe, chịakwa ọchị, izu ike adịghịrị onye maara ihe.+