Abụ Ọma 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye ajọ omume adịghị eme nchọpụta n’ihi mpako ya;+Echiche ya niile bụ: “Chineke adịghị.”+ Abụ Ọma 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Onye nzuzu asịwo n’obi ya:“Jehova adịghị.”+Ha emewo omume na-eweta mbibi,+ ha emewo arụ n’omume ha.Ọ dịghị onye na-eme ihe ọma.+ Abụ Ọma 92:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ dịghị onye ọ bụla nke na-adịghị eche echiche nke pụrụ ịmata ha,+Ọ dịghịkwa onye nzuzu nke pụrụ ịghọta ya.+ Ndị Rom 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 n’ihi na, ọ bụ ezie na ha maara Chineke, ha enyeghị ya otuto dị ka Chineke, ha ekeleghịkwa ya,+ kama ha ghọrọ ndị na-enweghị nghọta,+ obi ha nke na-amaghị ihe gbakwara ọchịchịrị.+
14 Onye nzuzu asịwo n’obi ya:“Jehova adịghị.”+Ha emewo omume na-eweta mbibi,+ ha emewo arụ n’omume ha.Ọ dịghị onye na-eme ihe ọma.+
6 Ọ dịghị onye ọ bụla nke na-adịghị eche echiche nke pụrụ ịmata ha,+Ọ dịghịkwa onye nzuzu nke pụrụ ịghọta ya.+
21 n’ihi na, ọ bụ ezie na ha maara Chineke, ha enyeghị ya otuto dị ka Chineke, ha ekeleghịkwa ya,+ kama ha ghọrọ ndị na-enweghị nghọta,+ obi ha nke na-amaghị ihe gbakwara ọchịchịrị.+