-
Ndị Rom 8:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 N’ihi na anyị nwere olileanya a mgbe a zọpụtara anyị. Ma ọ bụrụ na mmadụ ahụ ihe ọ na-ele anya ya, ọ naghịzi enwe olileanya ihe ahụ. N’ihi na ọ bụrụ na mmadụ ahụ ihe anya, ọ̀ ka ga na-atụ anya ya?
-