Ndị Rom 8:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na a zọpụtara anyị n’olileanya a;+ ma olileanya nke a na-ahụ anya abụghị olileanya, n’ihi na mgbe mmadụ hụrụ ihe anya, ọ̀ na-enwe olileanya maka ya?
24 N’ihi na a zọpụtara anyị n’olileanya a;+ ma olileanya nke a na-ahụ anya abụghị olileanya, n’ihi na mgbe mmadụ hụrụ ihe anya, ọ̀ na-enwe olileanya maka ya?