Ọpụpụ 33:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova wee gwa Mozis okwu ihu na ihu,+ dị nnọọ ka mmadụ si agwa mmadụ ibe ya okwu. Mgbe ọ laghachiri n’ebe ha mara ụlọikwuu, onye ozi ya+ bụ́ Jọshụa, nwa Nọn,+ dị ka onye na-eje ozi, adịghị esi n’ime ụlọikwuu ahụ apụ. Ọnụ Ọgụgụ 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Jọshụa nwa Nọn, onye ozi+ Mozis malite n’oge ọ bụ okorobịa, wee zaa, sị: “Onyenwe m Mozis, kwụsị ha ime otú ahụ!”+ Ọnụ Ọgụgụ 14:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ma n’ime ndị ikom ahụ gara ledo ala ahụ, ọ bụ Jọshụa nwa Nọn na Keleb nwa Jefọne ga-adị ndụ.”’”+
11 Jehova wee gwa Mozis okwu ihu na ihu,+ dị nnọọ ka mmadụ si agwa mmadụ ibe ya okwu. Mgbe ọ laghachiri n’ebe ha mara ụlọikwuu, onye ozi ya+ bụ́ Jọshụa, nwa Nọn,+ dị ka onye na-eje ozi, adịghị esi n’ime ụlọikwuu ahụ apụ.
28 Jọshụa nwa Nọn, onye ozi+ Mozis malite n’oge ọ bụ okorobịa, wee zaa, sị: “Onyenwe m Mozis, kwụsị ha ime otú ahụ!”+