Ọpụpụ 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mozis wee gwa Jọshụa, sị:+ “Họtara anyị ndị ikom ma gaa+ buso ndị Amalek agha. Echi, m ga-eji mkpara nke ezi Chineke guzo n’elu ugwu.”+ Ọpụpụ 24:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mozis na Jọshụa onye ozi ya wee bilie, Mozis wee gbagoo n’ugwu nke ezi Chineke.+
9 Mozis wee gwa Jọshụa, sị:+ “Họtara anyị ndị ikom ma gaa+ buso ndị Amalek agha. Echi, m ga-eji mkpara nke ezi Chineke guzo n’elu ugwu.”+