Ọpụpụ 24:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Naanị Mozis ga-abịa Jehova nso; ma ha onwe ha agaghị abịaru nso, ndị Izrel agaghịkwa eso ya gbagoo.”+ Ọnụ Ọgụgụ 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Jọshụa nwa Nọn, onye ozi+ Mozis malite n’oge ọ bụ okorobịa, wee zaa, sị: “Onyenwe m Mozis, kwụsị ha ime otú ahụ!”+
2 Naanị Mozis ga-abịa Jehova nso; ma ha onwe ha agaghị abịaru nso, ndị Izrel agaghịkwa eso ya gbagoo.”+
28 Jọshụa nwa Nọn, onye ozi+ Mozis malite n’oge ọ bụ okorobịa, wee zaa, sị: “Onyenwe m Mozis, kwụsị ha ime otú ahụ!”+