Ọpụpụ 20:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha wee guzoro n’ebe dịtụ anya, ma Mozis garuru ígwé ojii ahụ nso bụ́ ebe ezi Chineke nọ.+ Ọnụ Ọgụgụ 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M na-agwa ya okwu ihu na ihu,+ si otú ahụ na-egosi ya ihe n’ụzọ doro anya, ọ bụghị n’ilu;+ ọ na-ahụkwa ọdịdị Jehova.+ Gịnị mere egwu atụghị unu ikwu okwu megide ohu m bụ́ Mozis?”+
8 M na-agwa ya okwu ihu na ihu,+ si otú ahụ na-egosi ya ihe n’ụzọ doro anya, ọ bụghị n’ilu;+ ọ na-ahụkwa ọdịdị Jehova.+ Gịnị mere egwu atụghị unu ikwu okwu megide ohu m bụ́ Mozis?”+