Ọpụpụ 34:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Mgbe Erọn na ụmụ Izrel niile hụrụ Mozis, lee! ihu ya na-enwupụta ìhè, ha wee tụwa egwu ịbịarute ya nso.+ 2 Pita 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ma, karịsịa, ndị na-agbaso anụ ahụ́ wee na-enwe ọchịchọ imerụ ya,+ na ndị na-elelị ndị isi.+ Ndị na-enweghị egwu, ndị na-ekwesi olu ike, ha adịghị atụ ndị dị ebube egwu kama ha na-ekwujọ ha,+ Jud 8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’agbanyeghị nke ahụ, otú ahụkwa ka ndị a, bụ́ ndị na-arọ nrọ,+ na-emerụ anụ ahụ́, na-eleda ndị isi anya,+ na-ekwujọkwa ndị dị ebube.+
30 Mgbe Erọn na ụmụ Izrel niile hụrụ Mozis, lee! ihu ya na-enwupụta ìhè, ha wee tụwa egwu ịbịarute ya nso.+
10 ma, karịsịa, ndị na-agbaso anụ ahụ́ wee na-enwe ọchịchọ imerụ ya,+ na ndị na-elelị ndị isi.+ Ndị na-enweghị egwu, ndị na-ekwesi olu ike, ha adịghị atụ ndị dị ebube egwu kama ha na-ekwujọ ha,+
8 N’agbanyeghị nke ahụ, otú ahụkwa ka ndị a, bụ́ ndị na-arọ nrọ,+ na-emerụ anụ ahụ́, na-eleda ndị isi anya,+ na-ekwujọkwa ndị dị ebube.+