2 Ndị Kọrịnt 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụrụkwa na Iwu ahụ nke na-eweta amamikpe ọnwụ+ na nke a kanyere mkpụrụ akwụkwọ ya na nkume+ bịara n’ebube,+ nke mere na ụmụ Izrel enweghị ike ilegide anya n’ihu Mozis n’ihi ebube nke si n’ihu ya na-egbukepụ,+ bụ́ ebube nke a ga-ewepụ ewepụ,
7 Ọ bụrụkwa na Iwu ahụ nke na-eweta amamikpe ọnwụ+ na nke a kanyere mkpụrụ akwụkwọ ya na nkume+ bịara n’ebube,+ nke mere na ụmụ Izrel enweghị ike ilegide anya n’ihu Mozis n’ihi ebube nke si n’ihu ya na-egbukepụ,+ bụ́ ebube nke a ga-ewepụ ewepụ,