Ọnụ Ọgụgụ 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Jọshụa nwa Nọn, onye ozi+ Mozis malite n’oge ọ bụ okorobịa, wee zaa, sị: “Onyenwe m Mozis, kwụsị ha ime otú ahụ!”+ Diuterọnọmi 1:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ọ bụ Jọshụa nwa Nọn, onye guzo n’ihu gị, ga-aba n’ebe ahụ.’+ Ọ bụ ya ka o meworo ka ọ dị ike,+ n’ihi na ọ ga-eme ka Izrel keta ya.) Joshụa 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 O wee ruo mgbe Mozis ohu Jehova nwụsịrị na Jehova gwara Jọshụa+ nwa Nọn, onye na-ejere Mozis ozi,+ sị:
28 Jọshụa nwa Nọn, onye ozi+ Mozis malite n’oge ọ bụ okorobịa, wee zaa, sị: “Onyenwe m Mozis, kwụsị ha ime otú ahụ!”+
38 Ọ bụ Jọshụa nwa Nọn, onye guzo n’ihu gị, ga-aba n’ebe ahụ.’+ Ọ bụ ya ka o meworo ka ọ dị ike,+ n’ihi na ọ ga-eme ka Izrel keta ya.)
1 O wee ruo mgbe Mozis ohu Jehova nwụsịrị na Jehova gwara Jọshụa+ nwa Nọn, onye na-ejere Mozis ozi,+ sị: