Ọnụ Ọgụgụ 27:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehova wee sị Mozis: “Kpọrọ Jọshụa nwa Nọn, bụ́ onye nwere mmụọ+ dị iche, bikwasị ya aka n’isi;+ Diuterọnọmi 31:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 E mesịa, Jehova gwara Mozis, sị: “Lee! Ụbọchị ị ga-anwụ adịwo nso.+ Kpọọ Jọshụa, guzorokwanụ n’ụlọikwuu nzute, ka m mee ya onye ndú.”+ Mozis na Jọshụa wee gaa guzoro n’ụlọikwuu nzute.+
14 E mesịa, Jehova gwara Mozis, sị: “Lee! Ụbọchị ị ga-anwụ adịwo nso.+ Kpọọ Jọshụa, guzorokwanụ n’ụlọikwuu nzute, ka m mee ya onye ndú.”+ Mozis na Jọshụa wee gaa guzoro n’ụlọikwuu nzute.+