Ọnụ Ọgụgụ 27:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mgbe ị hụrụ ya, ị ga-anwụ dị ka ndị gị nwụrụ,+ ee, gị onwe gị, dị nnọọ ka Erọn nwanne gị nwụrụ,+ Diuterọnọmi 31:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 wee sị ha: “Adị m otu narị afọ na iri abụọ taa.+ A gakwaghị ekwe ka m na-apụ apụ ma na-abata abata,+ dị ka Jehova gwara m, sị, ‘Ị gaghị agafe Jọdan a.’+
2 wee sị ha: “Adị m otu narị afọ na iri abụọ taa.+ A gakwaghị ekwe ka m na-apụ apụ ma na-abata abata,+ dị ka Jehova gwara m, sị, ‘Ị gaghị agafe Jọdan a.’+