12 E mesịa, Jehova gwara Mozis na Erọn, sị: “Ebe ọ bụ na unu egosighị okwukwe n’ebe m nọ iji doo m nsọ+ n’ihu ụmụ Izrel, unu agaghị akpọrọ ọgbakọ a banye n’ala ahụ m ga-enye ha.”+
21 “Jehova wee weso m oké iwe n’ihi unu,+ nke mere na ọ ṅụrụ iyi na mụ agaghị agafe Jọdan ma ọ bụ banye n’ezi ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị ka ọ bụrụ ihe nketa gị.+