Ọnụ Ọgụgụ 20:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E mesịa, Jehova gwara Mozis na Erọn, sị: “Ebe ọ bụ na unu egosighị okwukwe n’ebe m nọ iji doo m nsọ+ n’ihu ụmụ Izrel, unu agaghị akpọrọ ọgbakọ a banye n’ala ahụ m ga-enye ha.”+ Diuterọnọmi 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Jehova nọ na-eweso m iwe n’ihi unu,+ o geghịkwa m ntị; kama Jehova sịrị m, ‘O zuworo gị! Agwakwala m okwu banyere ihe a ọzọ.
12 E mesịa, Jehova gwara Mozis na Erọn, sị: “Ebe ọ bụ na unu egosighị okwukwe n’ebe m nọ iji doo m nsọ+ n’ihu ụmụ Izrel, unu agaghị akpọrọ ọgbakọ a banye n’ala ahụ m ga-enye ha.”+
26 Jehova nọ na-eweso m iwe n’ihi unu,+ o geghịkwa m ntị; kama Jehova sịrị m, ‘O zuworo gị! Agwakwala m okwu banyere ihe a ọzọ.