Diuterọnọmi 3:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mee Jọshụa onye ndú,+ gbaakwa ya ume ma mee ka ọ dị ike, n’ihi na ọ bụ ya ga-ebutere ndị a ụzọ mgbe ha na-agafe,+ ọ bụkwa ya ga-eme ka ha nweta ala ahụ ị ga-ahụ.’+
28 Mee Jọshụa onye ndú,+ gbaakwa ya ume ma mee ka ọ dị ike, n’ihi na ọ bụ ya ga-ebutere ndị a ụzọ mgbe ha na-agafe,+ ọ bụkwa ya ga-eme ka ha nweta ala ahụ ị ga-ahụ.’+