Ọnụ Ọgụgụ 27:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 meekwa ka o guzo n’ihu Elieza onye nchụàjà nakwa n’ihu nzukọ a dum, ị ga-emekwa ya onye ndú n’ihu ha.+ Diuterọnọmi 1:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ọ bụ Jọshụa nwa Nọn, onye guzo n’ihu gị, ga-aba n’ebe ahụ.’+ Ọ bụ ya ka o meworo ka ọ dị ike,+ n’ihi na ọ ga-eme ka Izrel keta ya.) Diuterọnọmi 31:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mozis wee kpọọ Jọshụa ma gwa ya n’ihu Izrel dum, sị: “Nwee obi ike, dịkwa ike,+ n’ihi na ọ bụ gị ga-akpọba ndị a n’ala ahụ Jehova ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi inye ha, ọ bụkwa gị ga-enye ha ya dị ka ihe nketa.+
19 meekwa ka o guzo n’ihu Elieza onye nchụàjà nakwa n’ihu nzukọ a dum, ị ga-emekwa ya onye ndú n’ihu ha.+
38 Ọ bụ Jọshụa nwa Nọn, onye guzo n’ihu gị, ga-aba n’ebe ahụ.’+ Ọ bụ ya ka o meworo ka ọ dị ike,+ n’ihi na ọ ga-eme ka Izrel keta ya.)
7 Mozis wee kpọọ Jọshụa ma gwa ya n’ihu Izrel dum, sị: “Nwee obi ike, dịkwa ike,+ n’ihi na ọ bụ gị ga-akpọba ndị a n’ala ahụ Jehova ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi inye ha, ọ bụkwa gị ga-enye ha ya dị ka ihe nketa.+