Diuterọnọmi 3:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Mee Joshụa onye ndú,+ gbaa ya ume ma mee ka ọ dị ike, n’ihi na ọ bụ ya ga-ebutere ndị a ụzọ.+ Ọ bụkwa ya ga-eduru ha ka ha nweta ala ahụ ị ga-ahụ.’
28 Mee Joshụa onye ndú,+ gbaa ya ume ma mee ka ọ dị ike, n’ihi na ọ bụ ya ga-ebutere ndị a ụzọ.+ Ọ bụkwa ya ga-eduru ha ka ha nweta ala ahụ ị ga-ahụ.’