Joshụa 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ohu m Mozis anwụọla;+ bilie, gafee Jọdan a, gị na ndị a niile, banye n’ala ahụ m na-enye ha, bụ́ ụmụ Izrel.+ Ọrụ Ndịozi 7:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Nna nna anyị hà, bụ́ ndị ọzọ nwetara ya, bubakwara ya, ha na Jọshụa,+ n’ala ahụ nke bụ́ nke ndị mba ọzọ,+ bụ́ ndị Chineke chụpụrụ n’ihu nna nna anyị hà.+ Ọ dịgidere n’ebe a ruo n’ụbọchị Devid.
2 “Ohu m Mozis anwụọla;+ bilie, gafee Jọdan a, gị na ndị a niile, banye n’ala ahụ m na-enye ha, bụ́ ụmụ Izrel.+
45 Nna nna anyị hà, bụ́ ndị ọzọ nwetara ya, bubakwara ya, ha na Jọshụa,+ n’ala ahụ nke bụ́ nke ndị mba ọzọ,+ bụ́ ndị Chineke chụpụrụ n’ihu nna nna anyị hà.+ Ọ dịgidere n’ebe a ruo n’ụbọchị Devid.