Diuterọnọmi 1:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ọ bụ Jọshụa nwa Nọn, onye guzo n’ihu gị, ga-aba n’ebe ahụ.’+ Ọ bụ ya ka o meworo ka ọ dị ike,+ n’ihi na ọ ga-eme ka Izrel keta ya.) Diuterọnọmi 3:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mee Jọshụa onye ndú,+ gbaakwa ya ume ma mee ka ọ dị ike, n’ihi na ọ bụ ya ga-ebutere ndị a ụzọ mgbe ha na-agafe,+ ọ bụkwa ya ga-eme ka ha nweta ala ahụ ị ga-ahụ.’+
38 Ọ bụ Jọshụa nwa Nọn, onye guzo n’ihu gị, ga-aba n’ebe ahụ.’+ Ọ bụ ya ka o meworo ka ọ dị ike,+ n’ihi na ọ ga-eme ka Izrel keta ya.)
28 Mee Jọshụa onye ndú,+ gbaakwa ya ume ma mee ka ọ dị ike, n’ihi na ọ bụ ya ga-ebutere ndị a ụzọ mgbe ha na-agafe,+ ọ bụkwa ya ga-eme ka ha nweta ala ahụ ị ga-ahụ.’+