Diuterọnọmi 7:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Amala jijiji n’ihi ha, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị nọ n’etiti unu,+ ọ bụ Chineke dị ukwuu ma dị egwu.+ Nehemaya 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M wee sị: “Ewoo, Jehova bụ́ Chineke nke eluigwe, Chineke nke dị ukwuu ma dị egwu,+ onye na-edebere ndị hụrụ ya n’anya+ na ndị na-eme ihe o nyere n’iwu+ ọgbụgba ndụ,+ onye na-egosikwa ha obiọma,* Abụ Ọma 47:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na Jehova, bụ́ Onye Kasị Elu, dị egwu,+Eze ukwu nke na-achị ụwa dum.+ Abụ Ọma 65:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Chineke nke nzọpụta anyị,+Biko, jiri ihe dị egwu i mere n’ezi omume za anyị,+Gị Onye ndị niile bi na nsọtụ ụwa nakwa ndị nọ n’ebe dị anya n’elu oké osimiri tụkwasịrị obi.+
21 Amala jijiji n’ihi ha, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị nọ n’etiti unu,+ ọ bụ Chineke dị ukwuu ma dị egwu.+
5 M wee sị: “Ewoo, Jehova bụ́ Chineke nke eluigwe, Chineke nke dị ukwuu ma dị egwu,+ onye na-edebere ndị hụrụ ya n’anya+ na ndị na-eme ihe o nyere n’iwu+ ọgbụgba ndụ,+ onye na-egosikwa ha obiọma,*
5 Chineke nke nzọpụta anyị,+Biko, jiri ihe dị egwu i mere n’ezi omume za anyị,+Gị Onye ndị niile bi na nsọtụ ụwa nakwa ndị nọ n’ebe dị anya n’elu oké osimiri tụkwasịrị obi.+