Ọpụpụ 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+Ònye dị ka gị, gị onye dị nsọ nke ukwuu?+Onye a ga-eji abụ otuto+ tụọ egwu ya,+ Onye na-eme ihe dị ịtụnanya.+ Diuterọnọmi 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, gị onwe gị amalitewo ime ka ohu gị hụ ịdị ukwuu+ gị na ogwe aka gị dị ike,+ n’ihi na ònye bụ chi n’eluigwe ma ọ bụ n’elu ụwa nke na-eme ụdị ihe ndị ị na-eme, nke na-arụkwa ụdị oké ọrụ ndị ị na-arụ?+ Diuterọnọmi 4:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 E gosiwo gị ya, ka i wee mara na Jehova bụ ezi Chineke;+ e nweghị ọzọ ma e wezụga ya.+ Abụ Ọma 73:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ònye ka m nwere n’eluigwe?+Ọ dịghị ihe ọzọ na-enye m obi ụtọ n’ụwa ma e wezụga gị.+ Abụ Ọma 86:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ dịghị onye dị ka gị n’etiti chi niile, Jehova,+Ọ dịghịkwa ọrụ yiri ọrụ gị.+ Abụ Ọma 89:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ònye ka a pụrụ iji tụnyere Jehova n’eluigwe?+Ònye n’etiti ụmụ Chineke dị ka Jehova?+
11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+Ònye dị ka gị, gị onye dị nsọ nke ukwuu?+Onye a ga-eji abụ otuto+ tụọ egwu ya,+ Onye na-eme ihe dị ịtụnanya.+
24 ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, gị onwe gị amalitewo ime ka ohu gị hụ ịdị ukwuu+ gị na ogwe aka gị dị ike,+ n’ihi na ònye bụ chi n’eluigwe ma ọ bụ n’elu ụwa nke na-eme ụdị ihe ndị ị na-eme, nke na-arụkwa ụdị oké ọrụ ndị ị na-arụ?+