Diuterọnọmi 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, gị onwe gị amalitewo ime ka ohu gị hụ ịdị ukwuu+ gị na ogwe aka gị dị ike,+ n’ihi na ònye bụ chi n’eluigwe ma ọ bụ n’elu ụwa nke na-eme ụdị ihe ndị ị na-eme, nke na-arụkwa ụdị oké ọrụ ndị ị na-arụ?+ Abụ Ọma 33:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na okwu Jehova ziri ezi,+Ọ na-arụkwa ọrụ ya dum n’ikwesị ntụkwasị obi.+ Abụ Ọma 104:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Jehova, lee ka ọrụ gị si dị ọtụtụ!+I ji amamihe rụọ ha niile.+Ụwa jupụtara n’ihe ị rụrụ.+ Abụ Ọma 111:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Eziokwu na ikpe ziri ezi ka e ji mara ọrụ aka ya;+ נ [Nun]Iwu ya niile bụ ihe a pụrụ ịtụkwasị obi,+
24 ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, gị onwe gị amalitewo ime ka ohu gị hụ ịdị ukwuu+ gị na ogwe aka gị dị ike,+ n’ihi na ònye bụ chi n’eluigwe ma ọ bụ n’elu ụwa nke na-eme ụdị ihe ndị ị na-eme, nke na-arụkwa ụdị oké ọrụ ndị ị na-arụ?+
7 Eziokwu na ikpe ziri ezi ka e ji mara ọrụ aka ya;+ נ [Nun]Iwu ya niile bụ ihe a pụrụ ịtụkwasị obi,+