29 M na-etikwa iwu,+ na ndị ọ bụla, mba ọ bụla ma ọ bụ ndị na-asụ asụsụ ọ bụla nke kwuru ihe ọ bụla dị njọ banyere Chineke Shedrak, Mishak na Abednego, a ga-abọkasị ha,+ meekwa ka ụlọ ha ghọọ ebe ọha mmadụ ga na-aga mposi;+ n’ihi na e nweghị chi ọzọ nwere ike ịnapụta mmadụ dị ka nke a.”+