Ọpụpụ 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+Ònye dị ka gị, gị onye dị nsọ nke ukwuu?+Onye a ga-eji abụ otuto+ tụọ egwu ya,+ Onye na-eme ihe dị ịtụnanya.+ 2 Samuel 7:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụ ya mere i ji dị ukwuu n’ezie,+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova; n’ihi na ọ dịghị onye ọzọ dị ka gị,+ ọ dịghịkwa Chineke dịnụ ma e wezụga gị+ n’ime chi niile anyị jiworo ntị anyị nụ. Abụ Ọma 86:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ dịghị onye dị ka gị n’etiti chi niile, Jehova,+Ọ dịghịkwa ọrụ yiri ọrụ gị.+
11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+Ònye dị ka gị, gị onye dị nsọ nke ukwuu?+Onye a ga-eji abụ otuto+ tụọ egwu ya,+ Onye na-eme ihe dị ịtụnanya.+
22 Ọ bụ ya mere i ji dị ukwuu n’ezie,+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova; n’ihi na ọ dịghị onye ọzọ dị ka gị,+ ọ dịghịkwa Chineke dịnụ ma e wezụga gị+ n’ime chi niile anyị jiworo ntị anyị nụ.